Oputa

Song

Oputa

Selebobo · Oputa · 2025 · 2:18

Lyrics

King Jahfe Yea, yea Anyị apụtago Ịfe emebego Ọkwa unu afụgo o Yea, yea Ịmakwa ka anyị si kwado Ọbele mmanwụ awago Oke mmanwụ apụtago o When Men put body Ebeniine shutdown Shut down Make way for who sabi Cause its about to go down Fa ga-ekwere Kwere, kwere Kwere, fa ga-ekwelili Kwere, kwere Kwere Fa ga-ekwere check e nụ Kwere, kwere Kwere, fa ga-ekwelili Kwere, fa ga-ekwete n'obodo Ịga agba egwu Maka na Men dọnye iru Ewepụta cash ghaa n'enu nwanne Ebelebe egbuo Eh Egwu ebidogo Ịfe emebego Anyị akwadogo Ịfe emebego Ọlụ abanyego Ọlụ abanyego Anyị abanyego Eh Ọna akpọtụnụ Anyị apụtago Ịfe emebego Ọkwa unu afụgo o Obodo Ekwelugo Ịmakwa ka anyị si kwado Ọbele mmanwụ awago Nnukwu mmanwụ apụtago o When Men put body Ebeniine shutdown Shut down Make way for who sabi Pụọ n'ụzọ, pụọ n'ụzọ Cause its about to go down Fa ga-ekwere Kwere, kwere Kwere, fa ga-ekwelili Kwere, kwere Kwere Fa ga-ekwere, check e nụ Kwere, kwere Kwere, fa ga-ekwelili Kwere, fa ga-ekwete n'obodo MixxMonsta

Lyrics provided by LRCLIB.

Popular by Selebobo